Jenesis 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe e mechara, Ken gwara Ebel nwanne ya, sị: “Ka anyị gaa n’ọhịa.” Mgbe ha nọ n’ọhịa, Ken tiri Ebel nwanne ya ihe, tigbuo ya.+
8 Mgbe e mechara, Ken gwara Ebel nwanne ya, sị: “Ka anyị gaa n’ọhịa.” Mgbe ha nọ n’ọhịa, Ken tiri Ebel nwanne ya ihe, tigbuo ya.+