1 Jọn 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye hụrụ nwanna ya n’anya nọsiri ike n’ìhè,+ e nweghịkwa ihe ga-eme ka o mehie.*