Mkpughe 22:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mmụọ ozi ahụ wee sị m: “E kwesịrị ịtụkwasị okwu ndị a obi, ha bụkwa eziokwu.+ Jehova,* bụ́ Chineke, onye mere ka ndị amụma si n’ike mmụọ nsọ kwuo okwu,+ zigara mmụọ ozi ya ka o gosi ndị ohu ya ihe ndị ga-emerịrị n’oge na-adịghị anya.
6 Mmụọ ozi ahụ wee sị m: “E kwesịrị ịtụkwasị okwu ndị a obi, ha bụkwa eziokwu.+ Jehova,* bụ́ Chineke, onye mere ka ndị amụma si n’ike mmụọ nsọ kwuo okwu,+ zigara mmụọ ozi ya ka o gosi ndị ohu ya ihe ndị ga-emerịrị n’oge na-adịghị anya.