1 Jọn 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye ọ bụla bụ́ nwa Chineke anaghị anọgide na-eme mmehie+ n’ihi na mmụọ* Chineke dị n’ime onye ahụ, o nweghịkwa ike ịnọgide na-eme mmehie n’ihi na ọ bụ nwa Chineke.+
9 Onye ọ bụla bụ́ nwa Chineke anaghị anọgide na-eme mmehie+ n’ihi na mmụọ* Chineke dị n’ime onye ahụ, o nweghịkwa ike ịnọgide na-eme mmehie n’ihi na ọ bụ nwa Chineke.+