-
Taịtọs 3:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Ndị niile mụ na ha nọ na-ekele gị. Keleere m ndị hụrụ anyị n’anya, ndị bụ́ ụmụnna anyị n’okwukwe.
Ka Chineke meere unu niile amara.
-