Matiu 10:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Onye na-anabata onye amụma n’ihi na ọ bụ onye amụma ga-enweta ụgwọ ọrụ onye amụma.+ Onye na-anabatakwa onye ezi omume n’ihi na ọ bụ onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ onye ezi omume. Faịlimọn 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Doziekwara m ụlọ m ga-anọ ma m bịa, n’ihi na ekpere unu nwere ike ime ka a hapụ m, mụ enweekwa ike ịbịa hụ unu.+ 1 Pita 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Na-elenụ ibe unu ọbịa n’atamughị ntamu.+
41 Onye na-anabata onye amụma n’ihi na ọ bụ onye amụma ga-enweta ụgwọ ọrụ onye amụma.+ Onye na-anabatakwa onye ezi omume n’ihi na ọ bụ onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ onye ezi omume.
22 Doziekwara m ụlọ m ga-anọ ma m bịa, n’ihi na ekpere unu nwere ike ime ka a hapụ m, mụ enweekwa ike ịbịa hụ unu.+