Diuterọnọmi 34:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe e mechara, Mosis ohu Jehova nwụrụ n’ebe ahụ n’ala Moab otú Jehova kwuru.+ 6 O liri ya na ndagwurugwu dị n’ala Moab, n’ebe chere Bet-piọ ihu. E nweghịkwa onye ma ebe e liri ya ruo taa.+
5 Mgbe e mechara, Mosis ohu Jehova nwụrụ n’ebe ahụ n’ala Moab otú Jehova kwuru.+ 6 O liri ya na ndagwurugwu dị n’ala Moab, n’ebe chere Bet-piọ ihu. E nweghịkwa onye ma ebe e liri ya ruo taa.+