-
1 Pita 1:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Chineke ji ike ya na-echebe unu maka na unu nwere okwukwe. Ọ na-echebe unu ka ọ zọpụta unu. A ga-eme ka a mata ihe niile gbasara nzọpụta a n’oge ikpeazụ.
-