Ndị Kọlọsi 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Unu gụchaa akwụkwọ ozi a, zigaranụ ya ọgbakọ ndị Leodisia ka ha gụọ.+ Gwakwanụ ha ka ha zitere unu nke m zigaara ha ka ununwa gụọ.
16 Unu gụchaa akwụkwọ ozi a, zigaranụ ya ọgbakọ ndị Leodisia ka ha gụọ.+ Gwakwanụ ha ka ha zitere unu nke m zigaara ha ka ununwa gụọ.