Ilu 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova kere m, mụ abụrụ mmalite ụzọ ya.+ Abụ m nke mbụ n’ime ihe niile o kere n’oge dị anya gara aga.+ Ndị Kọlọsi 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Onye a yiri Chineke, onye a na-enweghị ike ịhụ anya.+ Ọ bụkwa onye e bu ụzọ kee n’ime ihe niile e kere eke.+
22 Jehova kere m, mụ abụrụ mmalite ụzọ ya.+ Abụ m nke mbụ n’ime ihe niile o kere n’oge dị anya gara aga.+
15 Onye a yiri Chineke, onye a na-enweghị ike ịhụ anya.+ Ọ bụkwa onye e bu ụzọ kee n’ime ihe niile e kere eke.+