-
Ezikiel 1:26, 27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 N’elu mbara igwe ahụ nke dị n’elu isi ha, e nwere ihe yiri nkume safaya.+ O yikwara ocheeze.+ E nwekwara onye yiri mmadụ nke nọ ọdụ n’elu ihe ahụ yiri ocheeze.+ 27 M hụrụ ihe yiri ọla na-egbu maramara+ ka ọkụ malite n’ihe yiri úkwù ya gbagoo. M hụkwara ihe yiri ọkụ, malite n’ihe yiri úkwù ya gbadaa.+ Ìhè na-enwu gburugburu ya
-