Matiu 24:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mgbe ahụ, ihe àmà Nwa nke mmadụ ga-apụta n’eluigwe, ebo niile nke ụwa ga-etikwa aka n’obi, ruo uju.+ Ha ga-ahụkwa Nwa nke mmadụ+ ka ọ na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe n’ike na ebube dị ukwuu.+
30 Mgbe ahụ, ihe àmà Nwa nke mmadụ ga-apụta n’eluigwe, ebo niile nke ụwa ga-etikwa aka n’obi, ruo uju.+ Ha ga-ahụkwa Nwa nke mmadụ+ ka ọ na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe n’ike na ebube dị ukwuu.+