Jọn 5:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya otú ha si asọpụrụ Nna ya. Onye ọ bụla na-anaghị asọpụrụ Ọkpara ahụ anaghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+ 1 Timoti 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ime ha niile, naanị ya bụ onye na-enweghị ike ịnwụ anwụ.+ O bikwa n’ìhè nke a na-enweghị ike ịbịa nso.+ Mmadụ ọ bụla ahụtụbeghị ya. Mmadụ ọ bụla agaghịkwa ahụli ya.+ Ka a na-asọpụrụ ya, ka ọ dịkwa ike ruo mgbe ebighị ebi. Amen.
23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya otú ha si asọpụrụ Nna ya. Onye ọ bụla na-anaghị asọpụrụ Ọkpara ahụ anaghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+
16 N’ime ha niile, naanị ya bụ onye na-enweghị ike ịnwụ anwụ.+ O bikwa n’ìhè nke a na-enweghị ike ịbịa nso.+ Mmadụ ọ bụla ahụtụbeghị ya. Mmadụ ọ bụla agaghịkwa ahụli ya.+ Ka a na-asọpụrụ ya, ka ọ dịkwa ike ruo mgbe ebighị ebi. Amen.