Mkpughe 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Sadis akwụkwọ, sị: Onye ahụ nwere mmụọ asaa nke Chineke,+ onye jikwa kpakpando asaa ahụ,+ kwuru ihe ndị a: ‘Ama m ihe ndị unu na-eme. A na-ele unu anya ka ndị dị ndụ, ma unu nwụrụ anwụ.+
3 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Sadis akwụkwọ, sị: Onye ahụ nwere mmụọ asaa nke Chineke,+ onye jikwa kpakpando asaa ahụ,+ kwuru ihe ndị a: ‘Ama m ihe ndị unu na-eme. A na-ele unu anya ka ndị dị ndụ, ma unu nwụrụ anwụ.+