Mkpughe 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Filadelfịa akwụkwọ, sị: Onye dị nsọ,+ onye eziokwu,+ onye ji mkpịsị ugodi Devid,+ onye na-emeghe ụzọ ka onye ọ bụla ghara imechi ya, onye na-emechikwa ya ka onye ọ bụla ghara imeghe ya, kwuru ihe ndị a:
7 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Filadelfịa akwụkwọ, sị: Onye dị nsọ,+ onye eziokwu,+ onye ji mkpịsị ugodi Devid,+ onye na-emeghe ụzọ ka onye ọ bụla ghara imechi ya, onye na-emechikwa ya ka onye ọ bụla ghara imeghe ya, kwuru ihe ndị a: