Ezikiel 37:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ọkpụkpụ ndị a, sị: “M ga-eme ka ume ndụ baa n’ime unu. Unu ga-adịkwa ndụ ọzọ.+ Ezikiel 37:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M buru amụma otú a gwara m. Ume ndụ banyekwara n’ime ha, ha adịrị ndụ, jirikwa ụkwụ ha guzoro,+ bụrụ ndị agha hiri ezigbo nne.
5 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ọkpụkpụ ndị a, sị: “M ga-eme ka ume ndụ baa n’ime unu. Unu ga-adịkwa ndụ ọzọ.+
10 M buru amụma otú a gwara m. Ume ndụ banyekwara n’ime ha, ha adịrị ndụ, jirikwa ụkwụ ha guzoro,+ bụrụ ndị agha hiri ezigbo nne.