3Agwọ+ kacha dị akọ* n’anụ ọhịa niile Jehova Chineke kere. O wee sị nwaanyị ahụ: “Ọ̀ bụ eziokwu na Chineke sịrị unu erila mkpụrụ si n’osisi ọ bụla dị n’ubi a?”+
3 M na-echegbu onwe m na otú ahụ agwọ ji aghụghọ rafuo Iv,+ e nwere ike imerụ obi unu, unu agharazie iji obi unu niile na-eso ụzọ Kraịst, gharakwa ịna-ebi ndụ dị ọcha n’anya ya.+
14 Ma e nyere nwaanyị ahụ nku abụọ nke nnukwu ugo,+ ka o fega n’ala ịkpa, ebe a kwadebeere ya. N’ebe ahụ ka a ga-enye ya nri ruo otu oge na oge abụọ na ọkara otu oge*+ ebe agwọ ahụ+ na-anọghị.