Aịzaya 49:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O meela ka ọnụ m dị ka mma agha dị nkọ. O jirila aka ya chebe m.+ O meela ka m dị ka akụ́ a pịrị apị. O zoro m n’ime akpa akụ́ ya.
2 O meela ka ọnụ m dị ka mma agha dị nkọ. O jirila aka ya chebe m.+ O meela ka m dị ka akụ́ a pịrị apị. O zoro m n’ime akpa akụ́ ya.