Matiu 17:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe ụbọchị isii gachara, Jizọs kpọọrọ Pita na Jems na Jọn nwanne ya gbagoo n’ugwu dị oké elu.+ 2 O wee nwoghaa n’ihu ha, ihu ya achawa ka anyanwụ, uwe elu ya ana-enwukwa gbaa* dị ka ìhè.+
17 Mgbe ụbọchị isii gachara, Jizọs kpọọrọ Pita na Jems na Jọn nwanne ya gbagoo n’ugwu dị oké elu.+ 2 O wee nwoghaa n’ihu ha, ihu ya achawa ka anyanwụ, uwe elu ya ana-enwukwa gbaa* dị ka ìhè.+