Abụ Ọma 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-asị: “Echiela m onye m họpụtara eze+Na Zayọn,+ bụ́ ugwu nsọ m.” Ndị Hibru 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Kama, unu bịara nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa n’obodo Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi ndị 1 Pita 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Ana m adọnye otu nkume na Zayọn. Ọ bụ nkume a họọrọ, nkume ji ụlọ, nke dị oké ọnụ e ji tọọ ntọala. E nweghịkwa onye nwere okwukwe na ya a ga-emechu ihu.”*+
22 Kama, unu bịara nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa n’obodo Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi ndị
6 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Ana m adọnye otu nkume na Zayọn. Ọ bụ nkume a họọrọ, nkume ji ụlọ, nke dị oké ọnụ e ji tọọ ntọala. E nweghịkwa onye nwere okwukwe na ya a ga-emechu ihu.”*+