Jems 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 O ji okwu ya bụ́ eziokwu mee ka anyị dịrị ndụ n’ihi na ọ bụ uche ya.+ Ihe mere o ji mee ya bụ ka anyị bụrụ ndị mbụ ọ họọrọ n’ime ndị niile o kere.+
18 O ji okwu ya bụ́ eziokwu mee ka anyị dịrị ndụ n’ihi na ọ bụ uche ya.+ Ihe mere o ji mee ya bụ ka anyị bụrụ ndị mbụ ọ họọrọ n’ime ndị niile o kere.+