Ọpụpụ 20:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na Jehova ji ụbọchị isii kee eluigwe na ụwa, oké osimiri, na ihe niile dị n’ime ha. O wee malite izu ike n’ụbọchị nke asaa.+ Ọ bụ ya mere Jehova ji gọzie Ụbọchị Izu Ike ma mee ka ọ dị nsọ. Abụ Ọma 146:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye kere eluigwe na ụwa,Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+Onye e kwesịrị ịtụkwasị obi mgbe niile,+
11 N’ihi na Jehova ji ụbọchị isii kee eluigwe na ụwa, oké osimiri, na ihe niile dị n’ime ha. O wee malite izu ike n’ụbọchị nke asaa.+ Ọ bụ ya mere Jehova ji gọzie Ụbọchị Izu Ike ma mee ka ọ dị nsọ.
6 Onye kere eluigwe na ụwa,Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+Onye e kwesịrị ịtụkwasị obi mgbe niile,+