18 Ma mba niile were iwe, gịnwa eweekwa iwe, oge a kara aka eruo ka e kpee ndị nwụrụ anwụ ikpe, kwụọkwa ndị ohu gị bụ́ ndị amụma+ na ndị nsọ na ndị na-atụ egwu gị* ụgwọ,+ ma ndị nta ma ndị ukwu, bibiekwa ndị na-ebibi ụwa.”+
19 Obodo ukwu ahụ+ kewakwara ụzọ atọ, obodo dị iche iche ná mba niile adaakwa. Chineke chetakwara Babịlọn Ukwu ahụ,+ ka o mee ka ọ ṅụọ mmanya dị n’iko nke iwe ya dị ọkụ.+