Matiu 25:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ndị a ga-anwụ ruo mgbe ebighị ebi,*+ ma ndị ezi omume ga-enweta ndụ ebighị ebi.”+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A ga-ama ndị a ikpe. Ikpe a ga-ama ha bụ mbibi ebighị ebi a ga-ebibi ha,+ ka ha pụọ n’ihu Onyenwe anyị, ka ọ gharakwa iji ike ya dị ebube nyere ha aka. Mkpughe 19:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ozugbo ahụ, ha kwuru nke ugboro abụọ, sị: “Toonụ Jaa!*+ Anwụrụ ọkụ nke si n’ahụ́ ya ga na-akwụgo ruo mgbe niile ebighị ebi.”+
9 A ga-ama ndị a ikpe. Ikpe a ga-ama ha bụ mbibi ebighị ebi a ga-ebibi ha,+ ka ha pụọ n’ihu Onyenwe anyị, ka ọ gharakwa iji ike ya dị ebube nyere ha aka.
3 Ozugbo ahụ, ha kwuru nke ugboro abụọ, sị: “Toonụ Jaa!*+ Anwụrụ ọkụ nke si n’ahụ́ ya ga na-akwụgo ruo mgbe niile ebighị ebi.”+