Mkpughe 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụrụ na e nwere onye e kwesịrị ịtụ mkpọrọ, a ga-atụ ya mkpọrọ. A ga-ejikwa mma agha gbuo onye ji mma agha gbuo mmadụ.*+ N’ihi ya, ndị nsọ+ kwesịrị ịtachi obi,+ nweekwa okwukwe.+
10 Ọ bụrụ na e nwere onye e kwesịrị ịtụ mkpọrọ, a ga-atụ ya mkpọrọ. A ga-ejikwa mma agha gbuo onye ji mma agha gbuo mmadụ.*+ N’ihi ya, ndị nsọ+ kwesịrị ịtachi obi,+ nweekwa okwukwe.+