Joel 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Werenụ mma e ji ewe ihe ubi wee ihe ubi n’ihi na ihe ubi achaala. Gbadatanụ zọchapụta mmanya n’ihi na mkpụrụ vaịn ejula n’ebe a na-azọchapụta mmanya.+ Olulu ebe mmanya a zọchapụtara na-asọba ejufeela ókè n’ihi na ihe ọjọọ ha dị ukwuu.
13 Werenụ mma e ji ewe ihe ubi wee ihe ubi n’ihi na ihe ubi achaala. Gbadatanụ zọchapụta mmanya n’ihi na mkpụrụ vaịn ejula n’ebe a na-azọchapụta mmanya.+ Olulu ebe mmanya a zọchapụtara na-asọba ejufeela ókè n’ihi na ihe ọjọọ ha dị ukwuu.