Mkpughe 16:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe mmụọ ozi nke asaa wụpụrụ ihe dị n’efere ya n’ikuku, anụrụ m oké olu si n’ocheeze dị n’ebe nsọ ahụ.+ Ọ sịrị: “Ọ gwụla!”
17 Mgbe mmụọ ozi nke asaa wụpụrụ ihe dị n’efere ya n’ikuku, anụrụ m oké olu si n’ocheeze dị n’ebe nsọ ahụ.+ Ọ sịrị: “Ọ gwụla!”