Ndị Rom 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na anyị ma na ugbu a e sirila n’ọnwụ kpọlite Kraịst,+ ọ naghịzi anwụ anwụ;+ ọnwụ abụkwaghị nna ya ukwu. 1 Timoti 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ime ha niile, naanị ya bụ onye na-enweghị ike ịnwụ anwụ.+ O bikwa n’ìhè nke a na-enweghị ike ịbịa nso.+ Mmadụ ọ bụla ahụtụbeghị ya. Mmadụ ọ bụla agaghịkwa ahụli ya.+ Ka a na-asọpụrụ ya, ka ọ dịkwa ike ruo mgbe ebighị ebi. Amen.
9 N’ihi na anyị ma na ugbu a e sirila n’ọnwụ kpọlite Kraịst,+ ọ naghịzi anwụ anwụ;+ ọnwụ abụkwaghị nna ya ukwu.
16 N’ime ha niile, naanị ya bụ onye na-enweghị ike ịnwụ anwụ.+ O bikwa n’ìhè nke a na-enweghị ike ịbịa nso.+ Mmadụ ọ bụla ahụtụbeghị ya. Mmadụ ọ bụla agaghịkwa ahụli ya.+ Ka a na-asọpụrụ ya, ka ọ dịkwa ike ruo mgbe ebighị ebi. Amen.