Matiu 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ana m asịkwa gị: Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’elu oké nkume a+ ka m ga-arụ ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke ili* agaghịkwa aka ya ike. Jọn 6:54 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Onye ọ bụla na-eri anụ ahụ́ m ma na-aṅụ ọbara m nwere ndụ ebighị ebi, m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ, Jọn 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe na m, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ.
18 Ana m asịkwa gị: Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’elu oké nkume a+ ka m ga-arụ ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke ili* agaghịkwa aka ya ike.
54 Onye ọ bụla na-eri anụ ahụ́ m ma na-aṅụ ọbara m nwere ndụ ebighị ebi, m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ,
25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe na m, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ.