Mkpughe 1:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M tụgharịrị ka m hụ onye na-agwa m okwu. Mgbe m tụgharịrị, ahụrụ m ihe asaa e ji adọsa ọkụ,* ndị e ji ọlaedo rụọ.+ 13 Ahụkwara m onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndị ahụ e ji adọsa ọkụ.* O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi.
12 M tụgharịrị ka m hụ onye na-agwa m okwu. Mgbe m tụgharịrị, ahụrụ m ihe asaa e ji adọsa ọkụ,* ndị e ji ọlaedo rụọ.+ 13 Ahụkwara m onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndị ahụ e ji adọsa ọkụ.* O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi.