Mkpughe 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mmụọ ozi ahụ wee buru m n’ike mmụọ nsọ baa n’ala ịkpa. Ahụkwara m otu nwaanyị nke nọ ọdụ n’elu otu anụ ọhịa nke na-acha uhie uhie.* Aha e ji ekwulu Chineke jukwara n’ahụ́ anụ ọhịa ahụ. O nwekwara isi asaa na mpi iri.
3 Mmụọ ozi ahụ wee buru m n’ike mmụọ nsọ baa n’ala ịkpa. Ahụkwara m otu nwaanyị nke nọ ọdụ n’elu otu anụ ọhịa nke na-acha uhie uhie.* Aha e ji ekwulu Chineke jukwara n’ahụ́ anụ ọhịa ahụ. O nwekwara isi asaa na mpi iri.