1 Pita 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ bụrụ na a na-akọcha* unu n’ihi aha Kraịst, unu ga na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ dị ebube, ya bụ, mmụọ Chineke, dị n’ime unu.
14 Ọ bụrụ na a na-akọcha* unu n’ihi aha Kraịst, unu ga na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ dị ebube, ya bụ, mmụọ Chineke, dị n’ime unu.