Mkpughe 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ocheeze iri abụọ na anọ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu. Ahụkwara m ka ndị okenye iri abụọ na anọ, ndị yi uwe na-acha ọcha, nọ ọdụ n’ocheeze ndị ahụ.+ Onye ọ bụla n’ime ha kpukwa okpueze ọlaedo n’isi ya.
4 Ocheeze iri abụọ na anọ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu. Ahụkwara m ka ndị okenye iri abụọ na anọ, ndị yi uwe na-acha ọcha, nọ ọdụ n’ocheeze ndị ahụ.+ Onye ọ bụla n’ime ha kpukwa okpueze ọlaedo n’isi ya.