1 Ndị Kọrịnt 11:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ya bụrụ otú ahụ, ọ ga-abụrịrị na òtù dị iche iche dịzi n’ọgbakọ unu,+ ka e si otú ahụ mata ndị omume ha dị Chineke mma n’ime unu. Mkpughe 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Otú ahụkwa ka unu si kwere ka unu na ndị nabatara ihe ndị òtù Nikọleyọs+ na-akụzi nọrọ.
19 Ya bụrụ otú ahụ, ọ ga-abụrịrị na òtù dị iche iche dịzi n’ọgbakọ unu,+ ka e si otú ahụ mata ndị omume ha dị Chineke mma n’ime unu.