Matiu 22:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “E nwere ike iji Alaeze eluigwe tụnyere otu eze nke meere nwa ya nwoke oriri agbamakwụkwọ.+ Matiu 25:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe ha na-aga ịzụta mmanụ, nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ bịarutere. Ụmụ agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke, ndị dị njikere, sooro ya banye n’oriri agbamakwụkwọ ahụ,+ e wee mechie ụzọ.
10 Mgbe ha na-aga ịzụta mmanụ, nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ bịarutere. Ụmụ agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke, ndị dị njikere, sooro ya banye n’oriri agbamakwụkwọ ahụ,+ e wee mechie ụzọ.