10 Jizọs wee sị ya: “Si ebe a pụọ, Setan! N’ihi na e dere, sị: ‘Ọ bụ Jehova* bụ́ Chineke gị ka i kwesịrị ife ofufe,+ ọ bụkwa naanị ya ka i kwesịrị ijere ozi dị nsọ.’”+
23 Ma oge na-abịa, ọ bụkwa ugbu a, mgbe ndị na-efe Nna m otú ọ chọrọ ga-efe ya n’ime mmụọ na n’eziokwu, n’ihi na n’eziokwu, Nna m na-achọ ụdị ndị ahụ ka ha fee ya ofufe.+