4 Ọ ga na-ekpere ndị ogbenye ikpe ziri ezi.
Ọ ga-eji maka ndị dị umeala n’obi n’ụwa dọọ ndị mmadụ aka ná ntị otú kwesịrị ekwesị.
Ọ ga-apịa ụwa ụtarị si n’ọnụ ya,+
Jirikwa ume si n’egbugbere ọnụ ya gbuo ndị ajọ omume.+
5 Ezi omume ga-adị ka ájị̀ ọ na-eke n’úkwù.
Irubere Chineke isi ga-adịkwa ka ájị̀ ọ na-eke n’ume.+