Mkpughe 1:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ahụkwara m onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndị ahụ e ji adọsa ọkụ.* O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi. 14 Isi ya na ntutu isi ya na-acha ọcha ka owu ọcha, na-achakwa ka snoo. Anya ya dị ka ọkụ na-enwu enwu.+
13 Ahụkwara m onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndị ahụ e ji adọsa ọkụ.* O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi. 14 Isi ya na ntutu isi ya na-acha ọcha ka owu ọcha, na-achakwa ka snoo. Anya ya dị ka ọkụ na-enwu enwu.+