17 “Nwa nke mmadụ, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Gwa ụdị nnụnụ niile na anụ ọhịa niile, sị, “Zukọtanụ bịa. Zukọtanụ gburugburu ebe àjà m na-akwadebere unu dị. Ọ bụ nnukwu àjà m ga-achụ n’elu ugwu ndị dị n’Izrel.+ Unu ga-eri anụ, ṅụọkwa ọbara.+