Mkpughe 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Okwu ndị a si n’aka ndị mmụọ ọjọọ, ndị eze niile nọ n’ụwa nụkwara ha. Okwu ndị a mekwara ihe ndị dị ịtụnanya+ iji kpọkọta ndị eze ahụ maka agha+ a ga-alụ n’oké ụbọchị Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Mkpughe 16:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Okwu ndị ahụ si n’aka ndị mmụọ ọjọọ kpọkọtakwara ndị eze ahụ n’ebe a na-akpọ Amagedọn* n’asụsụ Hibru.+
14 Okwu ndị a si n’aka ndị mmụọ ọjọọ, ndị eze niile nọ n’ụwa nụkwara ha. Okwu ndị a mekwara ihe ndị dị ịtụnanya+ iji kpọkọta ndị eze ahụ maka agha+ a ga-alụ n’oké ụbọchị Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
16 Okwu ndị ahụ si n’aka ndị mmụọ ọjọọ kpọkọtakwara ndị eze ahụ n’ebe a na-akpọ Amagedọn* n’asụsụ Hibru.+