Ezikiel 39:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ị ga-ada n’ugwu ndị dị n’Izrel,+ gị na ndị agha gị niile na ndị gị na ha ga-eso abịa. M ga-eme ka nnụnụ na-eri anụ na anụ ọhịa jiri gị mere anụ oriri.”+
4 Ị ga-ada n’ugwu ndị dị n’Izrel,+ gị na ndị agha gị niile na ndị gị na ha ga-eso abịa. M ga-eme ka nnụnụ na-eri anụ na anụ ọhịa jiri gị mere anụ oriri.”+