Aịzaya 35:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghị akwụsị ịna-enwe aṅụrị.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Iru uju na ịsụ ude ga-alakwa kpamkpam.+ Aịzaya 65:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi Jeruselem. Obi ga-adịkwa m ụtọ n’ihi ndị m.+ A gaghịzi na-anụ ụda ákwá ma ọ bụ ụda ákwá arịrị na Jeruselem.”+
10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghị akwụsị ịna-enwe aṅụrị.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Iru uju na ịsụ ude ga-alakwa kpamkpam.+
19 M ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi Jeruselem. Obi ga-adịkwa m ụtọ n’ihi ndị m.+ A gaghịzi na-anụ ụda ákwá ma ọ bụ ụda ákwá arịrị na Jeruselem.”+