Ọpụpụ 24:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mosis na Erọn, Nedab na Abaịhu, na mmadụ iri asaa n’ime ndị okenye Izrel gbagooro n’ugwu, 10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka pevment e ji nkume safaya rụọ. Ọ na-enwu gbaa ka eluigwe.+
9 Mosis na Erọn, Nedab na Abaịhu, na mmadụ iri asaa n’ime ndị okenye Izrel gbagooro n’ugwu, 10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka pevment e ji nkume safaya rụọ. Ọ na-enwu gbaa ka eluigwe.+