Aịzaya 60:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 A ga-eghewe ọnụ ụzọ ámá gị niile oghe mgbe niile.+ A gaghị emechi ha emechi, ma n’ehihie ma n’abalị,Ka e wee na-ebutere gị akụ̀ mba dị iche iche,Ndị eze ha ga-ebutekwa ụzọ.+ Aịzaya 60:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Anyanwụ gị agaghịzi ada ada. Ọnwa gị agaghịzi ala ala,N’ihi na Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ị ga-akwụsịkwa iru uju.+
11 A ga-eghewe ọnụ ụzọ ámá gị niile oghe mgbe niile.+ A gaghị emechi ha emechi, ma n’ehihie ma n’abalị,Ka e wee na-ebutere gị akụ̀ mba dị iche iche,Ndị eze ha ga-ebutekwa ụzọ.+
20 Anyanwụ gị agaghịzi ada ada. Ọnwa gị agaghịzi ala ala,N’ihi na Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ị ga-akwụsịkwa iru uju.+