47 O mechara kpọghachite m n’ọnụ ụzọ ụlọ nsọ.+ M nọkwa ebe ahụ hụ mmiri si n’okpuru ọnụ ụzọ ụlọ nsọ ahụ sọrọ na-aga n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ n’ihi na ụlọ nsọ ahụ chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ. Mmiri ahụ si n’akụkụ aka nri ụlọ nsọ ahụ, n’ebe ndịda nke ebe ịchụàjà, sọrọ na-agbada.