Daniel 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma ndị nsọ nke Onye Kacha Elu+ ga-enweta alaeze ahụ.+ Alaeze ahụ ga-abụkwa nke ha+ ruo mgbe ebighị ebi, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.’ Mkpughe 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M ga-eme ka onye meriri n’agha+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ otú ahụ mụnwa meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.
18 Ma ndị nsọ nke Onye Kacha Elu+ ga-enweta alaeze ahụ.+ Alaeze ahụ ga-abụkwa nke ha+ ruo mgbe ebighị ebi, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.’
21 M ga-eme ka onye meriri n’agha+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ otú ahụ mụnwa meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.