-
Mkpughe 21:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 O nwere nnukwu mgbidi dị oké elu, nweekwa ọnụ ụzọ ámá iri na abụọ. Ndị mmụọ ozi iri na abụọ nọkwa n’ọnụ ụzọ ámá ndị ahụ. E dekwara aha ebo iri na abụọ nke ụmụ Izrel na ha.
-