Mkpughe 21:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ahụkwara m obodo nsọ ahụ, bụ́ Jeruselem Ọhụrụ, ka o si n’eluigwe, ebe Chineke nọ, na-agbadata.+ E jikeere ya otú e si ejike nwaanyị a na-alụ ọhụrụ nke a chọrọ mma ka ọ gaa zute di ya.+
2 Ahụkwara m obodo nsọ ahụ, bụ́ Jeruselem Ọhụrụ, ka o si n’eluigwe, ebe Chineke nọ, na-agbadata.+ E jikeere ya otú e si ejike nwaanyị a na-alụ ọhụrụ nke a chọrọ mma ka ọ gaa zute di ya.+