Ọnụ Ọgụgụ 22:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị Moab wee gwa ndị okenye Midian,+ sị: “Ìgwè mmadụ a ga-erichapụ ihe niile gbara anyị gburugburu otú ehi si atachapụ ahịhịa dị n’ọhịa.” N’oge ahụ, ọ bụ Belak nwa Zipọ bụ eze Moab.
4 Ndị Moab wee gwa ndị okenye Midian,+ sị: “Ìgwè mmadụ a ga-erichapụ ihe niile gbara anyị gburugburu otú ehi si atachapụ ahịhịa dị n’ọhịa.” N’oge ahụ, ọ bụ Belak nwa Zipọ bụ eze Moab.