31 Ọ kpara àgwà ka à ga-asị na mmehie Jeroboam+ nwa Nibat mere enweghị ihe ọ bụ, nke na ọ gara lụọ Jezibel+ nwa Etbel, eze ndị Saịdọn,+ malite ife Bel,+ na-akpọkwara ya isiala.
22 Ozugbo Jehoram hụrụ Jihu, o kwuru, sị: “Jihu, udo ọ̀ dịkwa?” Ma ọ sịrị: “Olee otú udo ga-esi adị ebe ọ bụ na Jezibel+ nne gị na-agba akwụna,* na-agbagbukwa onwe ya n’afa?”+